LEARN IGBO: Common Verbs 1 (Imo and Anambra dialects) #4

We will be updating this page soon!

IN THIS LESSON WE LEARN:  
English Igbo (Infinitive) Igbo (Root verb)
To Be Ịwụ Bụ
  Ịbụ Wụ
To Be Idi  Di
To Take Iwe We
To Do Ime Me
To Say Isi Si
To Go Ije  Je
To Know Ima Ma
To See Ifụ Fụ
  Ihụ Hụ
To Come Ibịa   Bịa
To Look Ine Ne
  Ile Le
To Look For Ichọ Chọ
To Give Inye Nye
To Use Iji Ji
To Eat Iri Ri
  Ili Li
To Work Irụ Rụ
  Ilụ Lụ
To Leave Ihapụ Hapụ
  Irapụ Rapụ
To Call Ikpọ Kpọ
To Tell Igwa Gwa
Verb Conjugation: TO HAVE – I WE  
English IGBO
I am E we m
You are I we
He/She/It is Ọ we
We are Anyị we
They are Ha we
You (pl) are Ụnụ we
Verb Conjugation: TO BE – I BU    
English Anambra Imo
To be I bụ I wụ
I am A bụ m A wụ m
You are I bụ I wụ
He/She/It is Ọ bụ Ọ wụ
We are Anyị bụ Anyị wụ
They are Ha bụ Ha wụ
You (pl) are Ụnụ bụ Ụnụ wụ

If there are any issues see contact.

©Free online Igbo learning transcripts, with audio and Igbo to English translations. Do not attempt to sell.

BACK TO MAIN PAGE: https://okwuid.com/learnigboonline/ 


3 responses to “LEARN IGBO: Common Verbs 1 (Imo and Anambra dialects) #4”

Leave a Reply

%d