Tag: learn igbo through

LEARN IGBO: Daily Routine #5

DAILY ROUTINE
IGBO ENGLISH
Ihe(ife) anyị na-eme n’ụtụtụ What we do in the morning
Anyị kulie/kulie (bilie/bulie) n’ụtụtụ We wake (get) up in the morning
Anyị ga ekpe ekpere We (go to) pray
Mgbe anyị mecha When we finish
M ga ekene (ekele* Imo dialect) nne na nna m. I greet my parents
M ga igba ọsọ (or/ ma ọ bụ) ịkụ ọkpọ I run (or) I box
“Ugonna ga gbo ọsọ/kuo ọkpọ” Ugonna will run or box
Anyi ga-asa ahụ, anyị mecha We shower, then (literal – we finish)
anyị ga-eyi ákwà, We wear our clothes
Bịa rie nri (nri n’ụtụtụ) Then we eat breakfast
Gabazie oru (or – ma ọ bụ) Ụlọ akwụkwọ Then we go to work (or) school

Continue reading “LEARN IGBO: Daily Routine #5”

LEARN IGBO: Daily Routine #5

 

Tips for learning:

Sụọ Igbo

  1. Listen to the audio
  2. Listen to the audio again whilst following the Igbo text
  3. Once you think you’ve grasped the script, read the Igbo text aloud
  4. Interpret the text with the translation and keywords

DAILY ROUTINE

 

SELRES_d1a25cfd-a602-49ac-b733-fa9bc4154465SELRES_d1a25cfd-a602-49ac-b733-fa9bc4154465

 

Ụtụtụ ọma Good morning
Ibolachi Good morning
Ehihe ọma Good afternoon
Mgbede ọma Good evening
Abali ọma Good night
Ka chi fo Bye
Kọ di Bye
Kọ di echi Till tomorrow

WELCOME

 

ELRES_8e1083a3-75b7-4eb1-a2eb-d8a410c4e1e1SELRES_8e1083a3-75b7-4eb1-a2eb-d8a410c4e1e1

 

Ọlịaa Hello
Ibiago Welcome
Nnọọ Welcome

ASKING HOW ARE YOU

 

 

Kedu k’i mere (Kedu ka i mere)

Also (kedu k’i di)

How are you?
A di mma I’m fine
Ọdi mma It’s fine
Obi di m ụtọ i hu gi It’s nice to meet you
A hu be hu m gi ọtụtụ oge Long-time no see

PLEASE AND THANKS

 

 

Ịmeela Thank you
Daalụ Thank you
Ndo Sorry
Mba No
Ee/Oo Yes
Biko Please
Jis ike keep it up/stay well
Ngwanu OK

EXPRESSING UNDERSTANDING

 

 

Ị aghotara ihe m kwuru? Did you understand what I said?
Mba, aghotaghi m (ihe i kwuru) No I don’t understand wat you said
Ee, aghotara m (ihe i kwuru) Yes I understood what you said
Nyere m aka! Help me!

Paschal, imeela nke ukwu!

More content to be added soon. If there are any questions or issues see contact.

©Free online Igbo learning transcripts, with audio and Igbo to English translations. Do not attempt to sell.

BACK TO MAIN PAGE: https://okwuid.com/learnigboonline/ 

LEARN IGBO BASICS ONLINE: AUDIO TRANSCRIPTS #1 (INTRODUCTION)

To learn more visit: LEARN IGBO ONLINE

Below are aids for those who wish to practice and learn basic Igbo.

The best way to learn is to;

  1. Listen to the audio
  2. Listen to the audio again whilst following the Igbo text
  3. Once you think you’ve grasped the script,  read the Igbo text aloud
  4. Interpret the text with the translation and key words

More content to be added soon. If there are any issues see contact.

INTRODUCTIONS AND GREETINGS

#1 CHISOM – TYPICAL INTRO

Ndi banyi, ndeewo nu. Aha m bu Chisom.

A bu m onye Owerri na Imo steeti, mana ebi m na London.

A di m afo iri abuo.

Anọ m na Mahadum, a na m a gụọ asụsu Igbo.

A na m a ru oru ebe ha na ire ahịa

A na m a gụọ egwu/ A na m eme ihe egwuregwu

Ana m anụ mana asụkwa asụsu Igbo obere.

Hello everyone, my name is Chisom.

I am from Owerri, in Imo state, but I live in London.

I am twenty years old, I’m at university studying the Igbo language.

I work in a shop (direct: I work where they sell market)

I’m a singer/I’m an athlete

I can understand and speak a little Igbo.

Onye Person/who
Mana But
Ebi m na… I live in…
A di m afo …. I am … years old
Anọ m I am (location)
Mahadum University
Gụọ asụsu Igbo To study Igbo
Oru Work
Ebe Where/place
Ire Sell
Ahịa Market
Gụọ egwu Study/play music
Ihe Thing
Eme Do/make
Asụsu Language
Obere Small

#2 SHORT SPORTS DESCRIPTION

Ano m nihe gbasara egwuruegwu di iche iche (ndi beke nakpo sports) dika igwu mmiri, igba oso na egwuruegwu ukwu.

I’m into different activities (English people call sports) like swimming, running and football.

Na In
Gbasara About/Concerning
Egwuruegwu Activities
Di iche iche Different
Ndi Beke Foreigners/British
Nakpo Call(ed)
Dika Like/Similar to
Igwu Mmiri Swimming
Igba Oso Running
Egwuruegwu Ukwu Football

BACK TO MAIN PAGE: https://okwuid.com/learnigboonline/