Tag: learn igbo

LEARN IGBO: Simple sentences and verb conjugation #9

FORMING SIMPLE SENTENCES IN IGBO

Similar to English, Igbo present tense word order is typically:

verbs

SVO

  • SUBJECT (I/He/They…etc)
  • VERB (to go/to be/…etc)
  • OBJECT (happiness(adjective)/park…etc)

 

So if I wanted to say I am a nice person. I would say:

A(I) bu m(am) ezigbo(a good) mmadu(person).

Below are some examples of Igbo verb conjugation using the verb (to be)

IGBO ENGLISH
ỊMARA MMA – TO BE GOOD LOOKING
Amara m mma I am good looking
Ị mara mma You are good looking
Ọ mara mma He/she/it is good looking
Anyị mara mma We are (group) good looking
Anyị machara mma We are (individually) good looking

Continue reading “LEARN IGBO: Simple sentences and verb conjugation #9”

LEARN IGBO – Basic commands – #7

Write

Expressing basic commands in Igbo

 

 

 

 

 

IGBO

ENGLISH
Nyé m ākā gi. Give me your hand
 

 

Gwà m áhà (/áfà) gí. Tell me your name
 

 

Gbá yā nkịtị. Pay him/her no attention (Ignore him/her)
 

 

Kwé m n’ākā. Shake my hand
 

 

Sí ébé à. Go/come this way.

 

Hụ (/F) nà íhé(/ife) níīlē (/níīnē) gàrà nkè ọmá. See to it that everything goes well
 

 

Continue reading “LEARN IGBO – Basic commands – #7”

LEARN IGBO – What to eat – Basic dialogue #6

Gini ka anyi ga eri?

torar

Deciding what to eat in Igbo

Basic dialogue between Chidera and her mother Amara.

Chidera:
 

Nne, gini ka anyị ga-eri n’abalị taa? Mum, what will we eat tonight?
Amara (Mother):
 

 Nwa m, anyị ga-eri  akara. My child, we will eat akara.
Chidera:
 

Mana, achoghi m akara. But, I don’t want akara.
Amara (Mother):
 

Ginikwanụ ka ị chọrọ iri? What (then)do you want to eat?
Chidera:
 

Achọrọ m iri utara. I want to eat utara.
Amara (Mother):
 

Ngwanu, a ga m esi utara. Ok then, I will cook utara

Continue reading “LEARN IGBO – What to eat – Basic dialogue #6”