igbo audio
-
LEARN IGBO – Basic commands – #7
Expressing basic commands in Igbo IGBO ENGLISH Nyé m ākā gi. Give me your hand Gwà m áhà (/áfà) gí. Tell me your name Gbá yā nkịtị. Pay him/her no attention (Ignore him/her) Kwé m n’ākā. Shake my hand Sí ébé à. Go/come this way. Hụ (/Fụ) nà íhé(/ife) níīlē…
-
LEARN IGBO – What to eat – Basic dialogue #6
Gini ka anyi ga eri? Deciding what to eat in Igbo Basic dialogue between Chidera and her mother Amara. Chidera: Nne, gini ka anyị ga-eri n’abalị taa? Mum, what will we eat tonight? Amara (Mother): Nwa m, anyị ga-eri akara. My child, we will eat akara. Chidera: Mana, achoghi m akara. But,…
-
LEARN IGBO: Daily Routine #5
DAILY ROUTINE IGBO ENGLISH Ihe(ife) anyị na-eme n’ụtụtụ What we do in the morning Anyị kulie/kulie (bilie/bulie) n’ụtụtụ We wake (get) up in the morning Anyị ga ekpe ekpere We (go to) pray Mgbe anyị mecha When we finish M ga ekene (ekele* Imo dialect) nne na nna m. I greet my parents M ga…
-
LEARN IGBO: Common Verbs 1 (Imo and Anambra dialects) #4
IN THIS LESSON WE LEARN: English Igbo (Infinitive) Igbo (Root verb) To Be Ịwụ Bụ Ịbụ Wụ To Be Idi Di To Take Iwe We To Do Ime Me To Say Isi Si To Go Ije Je To Know Ima Ma To See Ifụ Fụ Ihụ
-
LEARN IGBO: NUMBERS 1 – 20 (with audio) #3
IGBO NUMBERS: 1 – 10 Otu One Abụọ Two Atọ Three Anọ Four Ise Five Isii Six Asaa Seven Asatọ Eight Itoolu Nine Iri Ten