Igbo Wedding Attire
Igbo Wedding Attire: The Bride + Groom Other words used: Jewellery: ọla -“ọla” typically represents jewellery in Igbo language Necklace:… Read More »Igbo Wedding Attire
Igbo Wedding Attire: The Bride + Groom Other words used: Jewellery: ọla -“ọla” typically represents jewellery in Igbo language Necklace:… Read More »Igbo Wedding Attire
DAILY ROUTINE | |
IGBO | ENGLISH |
Ihe(ife) anyị na-eme n’ụtụtụ | What we do in the morning |
Anyị kulie/kulie (bilie/bulie) n’ụtụtụ | We wake (get) up in the morning |
Anyị ga ekpe ekpere | We (go to) pray |
Mgbe anyị mecha | When we finish |
M ga ekene (ekele* Imo dialect) nne na nna m. | I greet my parents |
M ga igba ọsọ (or/ ma ọ bụ) ịkụ ọkpọ | I run (or) I box |
“Ugonna ga gbo ọsọ/kuo ọkpọ” | Ugonna will run or box |
Anyi ga-asa ahụ, anyị mecha | We shower, then (literal – we finish) |
anyị ga-eyi ákwà, | We wear our clothes |
Bịa rie nri (nri n’ụtụtụ) | Then we eat breakfast |
Gabazie oru (or – ma ọ bụ) Ụlọ akwụkwọ | Then we go to work (or) school |