| Foundation | Ntu ihu |
| Eyebrows | Uri anya (mmadụ ga tee n’elu nku anya) |
| Eye pencil | Uri anya (ure anya) |
| Concealer | Ntu ihu/iru – (ihu or iru depending on dialect) |
| Contour | Ude oji |
| Highlighter | Ntu ocha |
| Powder | Ntu ihu/iru – (ihu or iru depending on dialect) |
| Lipstick | Mmanụ/Ude onu |
| Lipliner | Uri onu |
| Mascara | Uri anya |
| Eye shadow | Ntu anya |
| Brush | Ahịhịa n’ihu* (I made this up) |
| I want wear make up | A choro m i cho mma na |
| I want to do your make up | A choro m i cho gi mma |
| I’m going to do your make up | A gama cho gi mma |
| We want to do your make up | Anyi ga cho gi mma |
| Colours | |
| ____Brown | Aja aja |
| ____Brown powder | O were ntu ihu nke na acha aja aja |
| ____Black | Oji |
| The powder is white | O were ntu ihu nke na acha ocha ocha |
| ____White | Ocha |
| ____Gold/yellow | Edo/Odoodo |
| ____Red | Mme mme/uhie |
| ____Orange | Oroma/Mmanu mmanu |
| ____Silver | Ola ocha |
| ____Gold | Ola edo |
| ____Green | Ndu ndu |
| ____Blue | Anunu*/ocha elu igwe |
| ____Pink | Uhie ocha |
| ____Grey | Ucha nzu |
| ____Purple | Ugo*** *unsure |
| What colour is this? | Ihe o na acha Gini? |
| The colour is | O na acha |
| What colour do you want? | Ole acha …… ka i choro. |
| This one is
Once you’ve put that on, put this on. This and this go here |
Nke a wu ….
Mgbe i techara nkea, i tee nke a. Nke na nke n aga ote ebe |
| Mouth | Onu |
| Eyes | Anya |
| Face | Ihu |
| Eye lash | Abubara anya |
| Eyebrow | Nku anya |
| Lips | Egbagbere onu |
| Nose | Imi |
| Ear | Nti |
Contact us for any corrections or queries.