DAILY ROUTINE |
|
IGBO |
ENGLISH |
Ihe(ife) anyị na-eme n’ụtụtụ |
What we do in the morning |
Anyị kulie/kulie (bilie/bulie) n’ụtụtụ |
We wake (get) up in the morning |
Anyị ga ekpe ekpere |
We (go to) pray |
Mgbe anyị mecha |
When we finish |
M ga ekene (ekele* Imo dialect) nne na nna m. |
I greet my parents |
M ga igba ọsọ (or/ ma ọ bụ) ịkụ ọkpọ |
I run (or) I box |
“Ugonna ga gbo ọsọ/kuo ọkpọ” |
Ugonna will run or box |
Anyi ga-asa ahụ, anyị mecha |
We shower, then (literal – we finish) |
anyị ga-eyi ákwà, |
We wear our clothes |
Bịa rie nri (nri n’ụtụtụ) |
Then we eat breakfast |
Gabazie oru (or – ma ọ bụ) Ụlọ akwụkwọ |
Then we go to work (or) school |
Read More »LEARN IGBO: Daily Routine #5