Skip to content

LEARN IGBO – Basic commands – #7

Write

Expressing basic commands in Igbo

 

IGBO

ENGLISH
Nyé m ākā gi. Give me your hand
 
Gwà m áhà (/áfà) gí. Tell me your name
 
Gbá yā nkịtị. Pay him/her no attention (Ignore him/her)
 
Kwé m n’ākā. Shake my hand
 
Sí ébé à. Go/come this way.
Hụ (/F) nà íhé(/ife) níīlē (/níīnē) gàrà nkè ọmá. See to it that everything goes well
 

Read More »LEARN IGBO – Basic commands – #7

LEARN IGBO – What to eat – Basic dialogue #6

Gini ka anyi ga eri?

torar

Deciding what to eat in Igbo

Basic dialogue between Chidera and her mother Amara.

Chidera:
 

Nne, gini ka anyị ga-eri n’abalị taa? Mum, what will we eat tonight?
Amara (Mother):
 

 Nwa m, anyị ga-eri  akara. My child, we will eat akara.
Chidera:
 

Mana, achoghi m akara. But, I don’t want akara.
Amara (Mother):
 

Ginikwanụ ka ị chọrọ iri? What (then)do you want to eat?
Chidera:
 

Achọrọ m iri utara. I want to eat utara.
Amara (Mother):
 

Ngwanu, a ga m esi utara. Ok then, I will cook utara

Read More »LEARN IGBO – What to eat – Basic dialogue #6