Learn Igbo: Question Words (Who onye, what gini…etc)
VOCABULARY
Anyị ga-asụ asụsu Igbo – We’re going to speak Igbo
Aha m wụ/bụ Ugonna – My name is Ugonna
Read More »Learn Igbo: Question Words (Who onye, what gini…etc)
VOCABULARY
Anyị ga-asụ asụsu Igbo – We’re going to speak Igbo
Aha m wụ/bụ Ugonna – My name is Ugonna
Read More »Learn Igbo: Question Words (Who onye, what gini…etc)
IGBO |
ENGLISH | |
Nyé m ākā gi. | Give me your hand | |
Gwà m áhà (/áfà) gí. | Tell me your name | |
Gbá yā nkịtị. | Pay him/her no attention | (Ignore him/her) |
Kwé m n’ākā. | Shake my hand | |
Sí ébé à. | Go/come this way. | |
Hụ (/Fụ) nà íhé(/ife) níīlē (/níīnē) gàrà nkè ọmá. | See to it that everything goes well | |
Basic dialogue between Chidera and her mother Amara.
Chidera: |
|
Nne, gini ka anyị ga-eri n’abalị taa? | Mum, what will we eat tonight? |
Amara (Mother): |
|
Nwa m, anyị ga-eri akara. | My child, we will eat akara. |
Chidera: |
|
Mana, achoghi m akara. | But, I don’t want akara. |
Amara (Mother): |
|
Ginikwanụ ka ị chọrọ iri? | What (then)do you want to eat? |
Chidera: |
|
Achọrọ m iri utara. | I want to eat utara. |
Amara (Mother): |
|
Ngwanu, a ga m esi utara. | Ok then, I will cook utara |