learn ibo

  • LEARN IGBO – Basic commands – #7

    Expressing basic commands in Igbo   IGBO ENGLISH Nyé m ākā gi. Give me your hand   Gwà m áhà (/áfà) gí. Tell me your name   Gbá yā nkịtị. Pay him/her no attention (Ignore him/her)   Kwé m n’ākā. Shake my hand   Sí ébé à. Go/come this way. Hụ (/Fụ) nà íhé(/ife) níīlē…

  • LEARN IGBO – What to eat – Basic dialogue #6

    Gini ka anyi ga eri? Deciding what to eat in Igbo Basic dialogue between Chidera and her mother Amara. Chidera:   Nne, gini ka anyị ga-eri n’abalị taa? Mum, what will we eat tonight? Amara (Mother):    Nwa m, anyị ga-eri  akara. My child, we will eat akara. Chidera:   Mana, achoghi m akara. But,…