We will be updating this page soon!
| DAILY ROUTINE | |
| IGBO | ENGLISH |
| Ihe(ife) anyị na-eme n’ụtụtụ | What we do in the morning |
| Anyị kulie/kulie (bilie/bulie) n’ụtụtụ | We wake (get) up in the morning |
| Anyị ga ekpe ekpere | We (go to) pray |
| Mgbe anyị mecha | When we finish |
| M ga ekene (ekele* Imo dialect) nne na nna m. | I greet my parents |
| M ga igba ọsọ (or/ ma ọ bụ) ịkụ ọkpọ | I run (or) I box |
| “Ugonna ga gbo ọsọ/kuo ọkpọ” | Ugonna will run or box |
| Anyi ga-asa ahụ, anyị mecha | We shower, then (literal – we finish) |
| anyị ga-eyi ákwà, | We wear our clothes |
| Bịa rie nri (nri n’ụtụtụ) | Then we eat breakfast |
| Gabazie oru (or – ma ọ bụ) Ụlọ akwụkwọ | Then we go to work (or) school |
| Useful words | |
| IGBO | ENGLISH |
| Ihe (ife) | Thing |
| Anyị | We |
| Kulie/kunie (bilie, bulie) | Wake |
| Mecha | Finish |
| ekele/ekene | To greet |
| Ịgba ọsọ | To run |
| Iku okpo | To box |
| Asa ahụ | To bathe |
| Eyi akwa | to dress |
| Nri ụtụtụ | breakfast |
| Nri (nli) | food |
| Ụtụtụ | morning |
| Gabazie | To then go* |
| Ọrụ (olu) | Work |
| Ụlọ akwụkwọ | School |
| Ụlọ | House |
| Akwụkwọ | Book |
If there are any issues see contact.
©Free online Igbo learning transcripts, with audio and Igbo to English translations. Do not attempt to sell.