Skip to content

LEARN IGBO: Daily Routine #5

DAILY ROUTINE
IGBO ENGLISH
Ihe(ife) anyị na-eme n’ụtụtụ What we do in the morning
Anyị kulie/kulie (bilie/bulie) n’ụtụtụ We wake (get) up in the morning
Anyị ga ekpe ekpere We (go to) pray
Mgbe anyị mecha When we finish
M ga ekene (ekele* Imo dialect) nne na nna m. I greet my parents
M ga igba ọsọ (or/ ma ọ bụ) ịkụ ọkpọ I run (or) I box
“Ugonna ga gbo ọsọ/kuo ọkpọ” Ugonna will run or box
Anyi ga-asa ahụ, anyị mecha We shower, then (literal – we finish)
anyị ga-eyi ákwà, We wear our clothes
Bịa rie nri (nri n’ụtụtụ) Then we eat breakfast
Gabazie oru (or – ma ọ bụ) Ụlọ akwụkwọ Then we go to work (or) school

Useful words
IGBO ENGLISH
Ihe (ife) Thing
Anyị We
Kulie/kunie (bilie, bulie) Wake
Mecha Finish
ekele/ekene To greet
Ịgba ọsọ To run
Iku okpo To box
Asa ahụ To bathe
Eyi akwa to dress
Nri ụtụtụ breakfast
Nri (nli) food
Ụtụtụ morning
Gabazie To then go*
Ọrụ (olu) Work
Ụlọ akwụkwọ School
Ụlọ House
Akwụkwọ Book

If there are any issues see contact.

©Free online Igbo learning transcripts, with audio and Igbo to English translations. Do not attempt to sell.

BACK TO MAIN PAGE: https://okwuid.com/learnigboonline/ 

1 thought on “LEARN IGBO: Daily Routine #5”

  1. Pingback: LEARN IGBO ONLINE with Okwu ID – Okwu id

Leave a Reply

%d bloggers like this: